Jenesis 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ akwụkwọ nke kọrọ akụkọ Adam. N’ụbọchị Chineke kere Adam, o mere ya n’oyiyi Chineke.+