Matiu 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Lezienụ anya nke ọma ka unu ghara ịdị na-eme ezi omume+ unu n’ihu ndị mmadụ ka ha wee hụ unu; ma ọ́ bụghị otú ahụ, unu agaghị enweta ụgwọ ọrụ n’aka Nna unu nke nọ n’eluigwe.
6 “Lezienụ anya nke ọma ka unu ghara ịdị na-eme ezi omume+ unu n’ihu ndị mmadụ ka ha wee hụ unu; ma ọ́ bụghị otú ahụ, unu agaghị enweta ụgwọ ọrụ n’aka Nna unu nke nọ n’eluigwe.