Luk 11:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu wepụrụ mkpịsị ugodi nke ihe ọmụma;+ unu onwe unu abanyeghị, unu gbochikwara ndị chọrọ ịbanye!”+
52 “Ahụhụ ga-adịrị unu ndị maara Iwu, n’ihi na unu wepụrụ mkpịsị ugodi nke ihe ọmụma;+ unu onwe unu abanyeghị, unu gbochikwara ndị chọrọ ịbanye!”+