Luk 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Jeruselem, Jeruselem, nke na-egbu+ ndị amụma, nke na-atụkwa ndị e ziteere ya nkume+—lee ọtụtụ ugboro m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị dị ka nnekwu ọkụkọ si achịkọta ụmụ ya n’okpuru nku ya,+ ma unu achọghị ya!+
34 Jeruselem, Jeruselem, nke na-egbu+ ndị amụma, nke na-atụkwa ndị e ziteere ya nkume+—lee ọtụtụ ugboro m chọrọ ịchịkọta ụmụ gị dị ka nnekwu ọkụkọ si achịkọta ụmụ ya n’okpuru nku ya,+ ma unu achọghị ya!+