Mak 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe unu na-anụkwa mkpọtụ agha na akụkọ agha, unu atụla ụjọ; ihe ndị a aghaghị ime, ma ọgwụgwụ erubeghị.+ Luk 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe unu na-anụkwa mkpọtụ agha na nke ọgba aghara, unu atụla ụjọ.+ N’ihi na ihe ndị a aghaghị ibu ụzọ mee, ma ọgwụgwụ agaghị abịa ozugbo ahụ.”
7 Mgbe unu na-anụkwa mkpọtụ agha na akụkọ agha, unu atụla ụjọ; ihe ndị a aghaghị ime, ma ọgwụgwụ erubeghị.+
9 Mgbe unu na-anụkwa mkpọtụ agha na nke ọgba aghara, unu atụla ụjọ.+ N’ihi na ihe ndị a aghaghị ibu ụzọ mee, ma ọgwụgwụ agaghị abịa ozugbo ahụ.”