8 “N’ihi na mba ga-ebuso mba ọzọ agha, alaeze ga-ebusokwa alaeze ọzọ agha,+ a ga-enwe ala ọma jijiji+ n’ebe dị iche iche, a ga-enwe ụkọ nri.+ Ihe ndị a bụ mmalite ihe ụfụ nke nhụjuanya.+
11 a ga-enwekwa oké ala ọma jijiji, ọrịa na-efe efe na ụkọ nri+ ga-adịkwa n’ebe dị iche iche; a ga-ahụkwa ihe ndị na-atụ egwu, nweekwa oké ihe ịrịba ama dị iche iche site n’eluigwe.+