Ndị Hibru 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+
36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+