1 Jọn 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụntakịrị, ọ bụ oge awa ikpeazụ,+ dịkwa nnọọ ka unu nụrụ na onye na-emegide Kraịst na-abịa,+ ọbụna ugbu a, e nwewo ọtụtụ ndị na-emegide Kraịst;+ nke bụ́ ihe anyị ji mara na ọ bụ oge awa ikpeazụ.
18 Ụmụntakịrị, ọ bụ oge awa ikpeazụ,+ dịkwa nnọọ ka unu nụrụ na onye na-emegide Kraịst na-abịa,+ ọbụna ugbu a, e nwewo ọtụtụ ndị na-emegide Kraịst;+ nke bụ́ ihe anyị ji mara na ọ bụ oge awa ikpeazụ.