Mak 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Kraịst ụgha na ndị amụma ụgha ga-ebili+ ma mee ihe ịrịba ama na ihe ijuanya+ dị iche iche iji duhie ndị a họọrọ, ma ọ bụrụ na o kwere omume.+
22 N’ihi na Kraịst ụgha na ndị amụma ụgha ga-ebili+ ma mee ihe ịrịba ama na ihe ijuanya+ dị iche iche iji duhie ndị a họọrọ, ma ọ bụrụ na o kwere omume.+