Luk 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị mmadụ ga-asịkwa unu, ‘Leenụ ya n’ebe ahụ!’ ma ọ bụ, ‘Leenụ ya n’ebe a!’+ Unu apụla, unu achụsokwala ha.+
23 Ndị mmadụ ga-asịkwa unu, ‘Leenụ ya n’ebe ahụ!’ ma ọ bụ, ‘Leenụ ya n’ebe a!’+ Unu apụla, unu achụsokwala ha.+