Mak 13:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ahụ, ọ ga-ezipụ ndị mmụọ ozi, ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa* chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site na nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ eluigwe.+
27 Mgbe ahụ, ọ ga-ezipụ ndị mmụọ ozi, ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa* chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site na nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ eluigwe.+