Mak 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Sinụ n’osisi fig mụta ihe atụ a: Ozugbo alaka ọhụrụ ya dịwara nro ma pupụtawa akwụkwọ, unu na-amara na oge okpomọkụ dị nso.+ Luk 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe ha mara ifuru, site n’ileru ya anya, unu na-amara na oge okpomọkụ dị nso.+
28 “Sinụ n’osisi fig mụta ihe atụ a: Ozugbo alaka ọhụrụ ya dịwara nro ma pupụtawa akwụkwọ, unu na-amara na oge okpomọkụ dị nso.+