Matiu 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nna ya ukwu wee sị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu kwesịrị ntụkwasị obi!+ I kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ilekọta ihe ole na ole. M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe.+ Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’+ Luk 12:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 N’eziokwu ana m asị unu, Ọ ga-eme ya onye na-elekọta ihe niile o nwere.+
21 Nna ya ukwu wee sị ya, ‘I mere nke ọma, ezi ohu kwesịrị ntụkwasị obi!+ I kwesịrị ntụkwasị obi+ n’ilekọta ihe ole na ole. M ga-eme gị onye na-elekọta ọtụtụ ihe.+ Soro nna gị ukwu ṅụrịa ọṅụ.’+