Ndị Rom 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ya mere, ebe anyị nwere onyinye dị iche iche+ dị ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke e nyere anyị si dị, ọ bụrụ amụma ka anyị na-ebu, ka anyị na-ebu amụma dị ka okwukwe e kenyere anyị si dị;
6 Ya mere, ebe anyị nwere onyinye dị iche iche+ dị ka obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke e nyere anyị si dị, ọ bụrụ amụma ka anyị na-ebu, ka anyị na-ebu amụma dị ka okwukwe e kenyere anyị si dị;