1 Ndị Tesalonaịka 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka unu wee na-eje ije+ n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’ihu Chineke, bụ́ onye na-akpọ+ unu ka unu banye n’alaeze ya+ nakwa n’ebube ya. Mkpughe 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 i mekwara ka ha bụụrụ Chineke anyị+ otu alaeze+ na ndị nchụàjà,+ ha ga-achịkwa ụwa dị ka ndị eze.”+
12 ka unu wee na-eje ije+ n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’ihu Chineke, bụ́ onye na-akpọ+ unu ka unu banye n’alaeze ya+ nakwa n’ebube ya.
10 i mekwara ka ha bụụrụ Chineke anyị+ otu alaeze+ na ndị nchụàjà,+ ha ga-achịkwa ụwa dị ka ndị eze.”+