Zekaraya 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Mgbe e mesịrị ka ọ dị ebube,+ o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu;+ n’ihi na onye na-emetụ unu aka+ na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+
8 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Mgbe e mesịrị ka ọ dị ebube,+ o zigara m ná mba ndị nọ na-ebukọrọ ihe unu;+ n’ihi na onye na-emetụ unu aka+ na-emetụ mkpụrụ anya m aka.+