Mak 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka ha nọ na-eri ihe, o weere otu ogbe achịcha, gọzie ya, nyawaa ya, were ya nye ha, sị: “Naranụ ya, nke a pụtara ahụ́ m.”+ Luk 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee were otu ogbe achịcha,+ kelee Chineke, nyawaa ya, ma were ya nye ha, sị: “Nke a pụtara ahụ́ m+ nke a gaje inye n’ihi unu.+ Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m.”+
22 Ka ha nọ na-eri ihe, o weere otu ogbe achịcha, gọzie ya, nyawaa ya, were ya nye ha, sị: “Naranụ ya, nke a pụtara ahụ́ m.”+
19 O wee were otu ogbe achịcha,+ kelee Chineke, nyawaa ya, ma were ya nye ha, sị: “Nke a pụtara ahụ́ m+ nke a gaje inye n’ihi unu.+ Na-emenụ nke a ka unu wee na-echeta m.”+