Mak 13:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Na-elenụ anya, mụrụnụ anya,+ n’ihi na unu amaghị mgbe oge ahụ a kara aka bụ.+ 1 Pita 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+ Mkpughe 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Lee! Ana m abịa dị ka onye ohi.+ Obi ụtọ na-adịrị onye mụ anya+ ma jidesie uwe elu ya ike, ka o wee ghara ịgba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ewee hụ ihe ihere ya.”+
8 Nweenụ uche ziri ezi, na-echenụ nche.+ Onye mmegide unu, bụ́ Ekwensu, na-ejegharị dị ka ọdụm na-ebigbọ ebigbọ, na-achọ onye ọ ga-eripịa.+
15 “Lee! Ana m abịa dị ka onye ohi.+ Obi ụtọ na-adịrị onye mụ anya+ ma jidesie uwe elu ya ike, ka o wee ghara ịgba ọtọ na-ejegharị, ndị mmadụ ewee hụ ihe ihere ya.”+