Luk 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee gbadaa Kapaniọm,+ bụ́ obodo dị na Galili. O wee na-ezi ha ihe n’ụbọchị izu ike; Jọn 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe nke a gasịrị, ya na nne ya na ụmụnne ya ndị ikom+ na ndị na-eso ụzọ ya gbadara Kapaniọm,+ ma ha anọghị n’ebe ahụ ọtụtụ ụbọchị.
12 Mgbe nke a gasịrị, ya na nne ya na ụmụnne ya ndị ikom+ na ndị na-eso ụzọ ya gbadara Kapaniọm,+ ma ha anọghị n’ebe ahụ ọtụtụ ụbọchị.