Luk 22:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 Ha wee sị: “Gịnị mere àmà ọzọ ji dị anyị mkpa?+ N’ihi na anyị onwe anyị anụwo ya site n’ọnụ ya.”+