24 Mgbe Paịlet hụrụ na ọ dịghị ihe ọma si na ya pụta, ma, kama nke ahụ, ụzụ na-arị ibe ya elu, o weere mmiri+ kwọọ aka n’ihu ìgwè mmadụ ahụ, sị: “Aka m dị ọcha n’ebe ọbara nwoke a dị. Unu onwe unu aghaghị ịhụ maka ya.”
26 N’ihi na ọ bụrụ na anyị elezie anya+ na-eme mmehie mgbe anyị nwetasịrị ezi ihe ọmụma nke eziokwu ahụ,+ ọ dịkwaghị àjà ọ bụla fọrọ a ga-achụ maka mmehie,+