Mak 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Pita malitere ịsị ya: “Lee! Anyị hapụrụ ihe niile, anyị anọwokwa na-eso gị.”+ Luk 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma Pita sịrị: “Lee! Anyị ahapụwo ihe niile anyị nwere soro gị.”+