Mak 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha;+ Jọn 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Saịmọn Pita na Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima,+ nọ, tinyere Nataniel+ onye Kena nke Galili na ụmụ Zebedi+ na mmadụ abụọ ọzọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya.
19 Mgbe ọ gatụkwuru ihu, ọ hụrụ Jems nwa Zebedi na Jọn nwanne ya, ka ha nọ n’ụgbọ mmiri ha na-edozi ụgbụ ha;+
2 Saịmọn Pita na Tọmọs, onye a na-akpọ Ejima,+ nọ, tinyere Nataniel+ onye Kena nke Galili na ụmụ Zebedi+ na mmadụ abụọ ọzọ n’ime ndị na-eso ụzọ ya.