1 Timoti 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, gị onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a ọsọ.+ Kama chụsoo ezi omume, nsọpụrụ Chineke, okwukwe, ịhụnanya, ntachi obi, ịdị nwayọọ n’obi.+ Taịtọs 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ka ha ghara inwe mmụọ ịlụ ọgụ,+ ka ha nwee ezi uche,+ na-adị nwayọọ n’ụzọ zuru ezu n’ebe mmadụ niile nọ.+
11 Otú ọ dị, gị onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a ọsọ.+ Kama chụsoo ezi omume, nsọpụrụ Chineke, okwukwe, ịhụnanya, ntachi obi, ịdị nwayọọ n’obi.+
2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ka ha ghara inwe mmụọ ịlụ ọgụ,+ ka ha nwee ezi uche,+ na-adị nwayọọ n’ụzọ zuru ezu n’ebe mmadụ niile nọ.+