Jọn 6:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Jizọs sịrị ha: “Abụ m achịcha na-enye ndụ. Onye na-abịakwute m, agụụ agaghị agụ ya ma ọlị, onye nwekwara okwukwe n’ebe m nọ, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị.+ Mkpughe 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Agụụ agaghị agụ ha ọzọ, akpịrị agaghị akpọ ha nkụ ọzọ, anwụ agaghị achakwa ha, ha agaghịkwa enwe oké okpomọkụ,+
35 Jizọs sịrị ha: “Abụ m achịcha na-enye ndụ. Onye na-abịakwute m, agụụ agaghị agụ ya ma ọlị, onye nwekwara okwukwe n’ebe m nọ, akpịrị agaghị akpọ ya nkụ ma ọlị.+
16 Agụụ agaghị agụ ha ọzọ, akpịrị agaghị akpọ ha nkụ ọzọ, anwụ agaghị achakwa ha, ha agaghịkwa enwe oké okpomọkụ,+