Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m;+ ma onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+ Luk 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Obi ụtọ na-adịrị unu mgbe ọ bụla ndị mmadụ kpọrọ unu asị,+ na mgbe ọ bụla ha chụpụrụ unu,+ kọchaa unu ma mebie aha unu wee kwuo na unu bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, n’ihi Nwa nke mmadụ. Jems 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gụọnụ ya n’ihe ọṅụ, ụmụnna m, mgbe unu zutere ọnwụnwa dị iche iche,+ 1 Pita 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na a na-akọcha unu n’ihi aha Kraịst,+ unu nwere obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ nke ebube, ya bụ, mmụọ nke Chineke, dịkwasịrị unu.+
22 “Obi ụtọ na-adịrị unu mgbe ọ bụla ndị mmadụ kpọrọ unu asị,+ na mgbe ọ bụla ha chụpụrụ unu,+ kọchaa unu ma mebie aha unu wee kwuo na unu bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, n’ihi Nwa nke mmadụ.
14 Ọ bụrụ na a na-akọcha unu n’ihi aha Kraịst,+ unu nwere obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ nke ebube, ya bụ, mmụọ nke Chineke, dịkwasịrị unu.+