Jọn 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chetanụ okwu m gwara unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha akpagbuwo m, ha ga-akpagbukwa unu;+ ọ bụrụ na ha edebewo okwu m, ha ga-edebekwa nke unu.
20 Chetanụ okwu m gwara unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha akpagbuwo m, ha ga-akpagbukwa unu;+ ọ bụrụ na ha edebewo okwu m, ha ga-edebekwa nke unu.