Luk 13:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé,+ mgbe unu ga-ahụ Ebreham na Aịzik na Jekọb na ndị amụma niile n’alaeze Chineke,+ ma a tụpụ unu onwe unu n’èzí.
28 Ọ bụ n’ebe ahụ ka unu ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé,+ mgbe unu ga-ahụ Ebreham na Aịzik na Jekọb na ndị amụma niile n’alaeze Chineke,+ ma a tụpụ unu onwe unu n’èzí.