Matiu 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị Farisii wee bịakwute ya, buru n’uche ka ha nwaa ya ọnwụnwa, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka nwoke gbaa nwunye ya alụkwaghịm n’ihi ụdị ihe ọ bụla?”+ Mak 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Farisii wee bịa malite ịjụ ya ma iwu ọ̀ kwadoro nwoke ịgba nwunye ya alụkwaghịm. Nke a bụ iji lee ya ule.+
3 Ndị Farisii wee bịakwute ya, buru n’uche ka ha nwaa ya ọnwụnwa, sị: “Iwu ọ̀ kwadoro ka nwoke gbaa nwunye ya alụkwaghịm n’ihi ụdị ihe ọ bụla?”+
2 Ndị Farisii wee bịa malite ịjụ ya ma iwu ọ̀ kwadoro nwoke ịgba nwunye ya alụkwaghịm. Nke a bụ iji lee ya ule.+