Jems 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma, karịsịa ihe niile, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi, ee, unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi.+ Kama ka Ee unu bụrụ Ee, ka Ee e unu bụrụkwa Ee e, ka unu wee ghara ịdaba n’ikpe.+
12 Ma, karịsịa ihe niile, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi, ee, unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi.+ Kama ka Ee unu bụrụ Ee, ka Ee e unu bụrụkwa Ee e, ka unu wee ghara ịdaba n’ikpe.+