17 Mgbe m bu ihe dị otú ahụ n’uche, emeghị m omume ọ bụla na-egosi ejighị ihe kpọrọ ihe,+ ka m̀ mere? Ka ihe ndị m chọrọ ime, m̀ chọrọ ime ha dị ka anụ ahụ́ si dị,+ wee sị, “Ee, Ee,” sịkwa “Ee e, Ee e”?+
12 Ma, karịsịa ihe niile, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi, ee, unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi.+ Kama ka Ee unu bụrụ Ee, ka Ee e unu bụrụkwa Ee e, ka unu wee ghara ịdaba n’ikpe.+