2 Ndị Eze 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ndị ala ahụ gburu ndị niile ahụ gbaara Eze Emọn izu.+ Ndị ala ahụ wee mee Josaya+ nwa ya eze n’ọnọdụ ya. 1 Ihe E Mere 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Manase amụọ Emọn,+ Emọn amụọ Josaya.+
24 Ma ndị ala ahụ gburu ndị niile ahụ gbaara Eze Emọn izu.+ Ndị ala ahụ wee mee Josaya+ nwa ya eze n’ọnọdụ ya.