Mak 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ ya mere m ji na-asị unu, Ihe niile nke unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu anatachaworị ha, unu ga-enwetakwa ha.+ Jems 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, ọ bụrụ na e nwere onye ọ bụla n’ime unu amamihe kọrọ,+ ka ọ na-arịọ Chineke,+ n’ihi na ọ na-eji mmesapụ aka enye mmadụ niile ihe, n’akọchaghịkwa ha;+ ọ ga-enye onye ahụ amamihe.+ 1 Jọn 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ+ bụ na ihe ọ bụla nke anyị rịọrọ ya dị ka uche ya si dị, ọ na-anụ olu anyị.+
24 Ọ bụ ya mere m ji na-asị unu, Ihe niile nke unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu anatachaworị ha, unu ga-enwetakwa ha.+
5 Ya mere, ọ bụrụ na e nwere onye ọ bụla n’ime unu amamihe kọrọ,+ ka ọ na-arịọ Chineke,+ n’ihi na ọ na-eji mmesapụ aka enye mmadụ niile ihe, n’akọchaghịkwa ha;+ ọ ga-enye onye ahụ amamihe.+
14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ+ bụ na ihe ọ bụla nke anyị rịọrọ ya dị ka uche ya si dị, ọ na-anụ olu anyị.+