Ilu 20:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwatakịrị na-esi n’omume ya eme ka a mata onye ọ bụ, ma ihe ọ na-eme ọ̀ dị ọcha, ziekwa ezi.+ Ndị Rom 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ana m agba unu ume, ụmụnna m, ka unu leruo ndị na-akpata nkewa+ anya, tinyere ndị na-akpata ihe ịsụ ngọngọ, nke bụ́ ihe megidere ozizi unu mụtara,+ na-ezenụ ha eze.+ Ndị Galeshia 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọrụ nke anụ ahụ́ pụtara ìhè,+ ha bụ ịkwa iko,+ adịghị ọcha, omume rụrụ arụ,+
17 Ma ana m agba unu ume, ụmụnna m, ka unu leruo ndị na-akpata nkewa+ anya, tinyere ndị na-akpata ihe ịsụ ngọngọ, nke bụ́ ihe megidere ozizi unu mụtara,+ na-ezenụ ha eze.+