Aịzaya 49:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ndị nke a ga-esi ọbụna n’ebe dị anya bịa,+ lee! ndị nke a esi n’ebe ugwu+ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa,+ ndị ọzọ esi n’ala Saịnim bịa.”
12 Lee! Ndị nke a ga-esi ọbụna n’ebe dị anya bịa,+ lee! ndị nke a esi n’ebe ugwu+ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa,+ ndị ọzọ esi n’ala Saịnim bịa.”