Mak 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Olee nke ka mfe, ọ̀ bụ ịsị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, ‘A gbagharawo gị mmehie gị,’ ka ọ̀ bụ ịsị, ‘Bilie bulite ihe ndina gị gawa ije’?+
9 Olee nke ka mfe, ọ̀ bụ ịsị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, ‘A gbagharawo gị mmehie gị,’ ka ọ̀ bụ ịsị, ‘Bilie bulite ihe ndina gị gawa ije’?+