Matiu 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs bidoro ikwusa, sị: “Chegharịanụ,+ n’ihi na alaeze+ eluigwe eruwo nso.” Luk 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 gwọọkwanụ+ ndị na-arịa ọrịa n’ime ya, na-asịkwanụ ha, ‘Alaeze+ Chineke adịwo unu nso.’
17 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs bidoro ikwusa, sị: “Chegharịanụ,+ n’ihi na alaeze+ eluigwe eruwo nso.”