6 N’ihi na nwata nwoke na-eleda nna ya anya; nwata nwaanyị na-ebili imegide nne ya;+ nwunye nwa na-ebilikwa imegide nne di ya;+ ndị ezinụlọ mmadụ bụ ndị iro ya.+
53 Ha ga-ekewa, nna megide nwa ya nwoke na nwa nwoke megide nna ya, nne megide nwa ya nwaanyị na nwa nwaanyị megide nne ya, nne di megide nwunye nwa ya na nwunye nwa megide nne di ya.”+