Zekaraya 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ámá ndị dị n’obodo ga-ejupụta n’ụmụ okoro na ụmụ agbọghọ ndị na-egwuri egwu n’ámá ya.’”+ Luk 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ha yiri ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa na-etiku ibe ha, bụ́ ndị na-asịkwa, ‘Anyị gbuuru unu ọjà, ma unu agbaghị egwú; anyị tiri mkpu arịrị, ma unu akwaghị ákwá.’+
32 Ha yiri ụmụntakịrị nọ ọdụ n’ọma ahịa na-etiku ibe ha, bụ́ ndị na-asịkwa, ‘Anyị gbuuru unu ọjà, ma unu agbaghị egwú; anyị tiri mkpu arịrị, ma unu akwaghị ákwá.’+