Matiu 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Akeleyọs bụ eze na-achị Judia n’ọnọdụ nna ya bụ́ Herọd, ọ tụrụ egwu ịgawa ebe ahụ. Ebe ọ bụ na Chineke dọrọ ya aka ná ntị ná nrọ,+ ọ banyere n’ókèala Galili.+
22 Ma mgbe ọ nụrụ na ọ bụ Akeleyọs bụ eze na-achị Judia n’ọnọdụ nna ya bụ́ Herọd, ọ tụrụ egwu ịgawa ebe ahụ. Ebe ọ bụ na Chineke dọrọ ya aka ná ntị ná nrọ,+ ọ banyere n’ókèala Galili.+