Luk 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee bịa Nazaret,+ bụ́ ebe ọ nọ too; ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ dị ka ọ na-emekarị n’ụbọchị izu ike, o wee guzo ọtọ ka ọ gụọ ihe.
16 O wee bịa Nazaret,+ bụ́ ebe ọ nọ too; ọ banyere n’ụlọ nzukọ,+ dị ka ọ na-emekarị n’ụbọchị izu ike, o wee guzo ọtọ ka ọ gụọ ihe.