Jọn 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O duuru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere+ ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn;+ a ga-akpọ gị Sifas” (nke bụ́ Pita ma a sụgharịa ya).+
42 O duuru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere+ ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn;+ a ga-akpọ gị Sifas” (nke bụ́ Pita ma a sụgharịa ya).+