Matiu 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “N’ezie, ana m asị unu, Ihe ọ bụla unu ga-eke agbụ n’ụwa bụ ihe e kere agbụ n’eluigwe, ihe ọ bụla unu ga-atọpụkwa n’ụwa bụ ihe a tọpụrụ n’eluigwe.+ Jọn 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụrụ na unu agbaghara ndị ọ bụla mmehie ha,+ a gbagharawo ha mmehie ndị ahụ; ọ bụrụ na unu agbagharaghị mmehie nke ndị ọ bụla, a gbagharaghị ha.”+
18 “N’ezie, ana m asị unu, Ihe ọ bụla unu ga-eke agbụ n’ụwa bụ ihe e kere agbụ n’eluigwe, ihe ọ bụla unu ga-atọpụkwa n’ụwa bụ ihe a tọpụrụ n’eluigwe.+
23 Ọ bụrụ na unu agbaghara ndị ọ bụla mmehie ha,+ a gbagharawo ha mmehie ndị ahụ; ọ bụrụ na unu agbagharaghị mmehie nke ndị ọ bụla, a gbagharaghị ha.”+