Diuterọnọmi 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m—ya ka unu ga-ege ntị+— Ọrụ Ndịozi 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mkpụrụ obi ọ bụla nke na-adịghị ege Onye Amụma ahụ ntị, a ga-ebibi ya kpamkpam n’etiti ndị m.’+ Ndị Hibru 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 olee otú anyị ga-esi gbanahụ+ ma ọ bụrụ na anyị leghaara+ nzọpụta dị ukwuu otú ahụ anya,+ ebe Onyenwe anyị malitere ikwu banyere ya,+ ndị nụrụ olu ya gwakwara anyị na ọ bụ eziokwu,+
15 Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m—ya ka unu ga-ege ntị+—
3 olee otú anyị ga-esi gbanahụ+ ma ọ bụrụ na anyị leghaara+ nzọpụta dị ukwuu otú ahụ anya,+ ebe Onyenwe anyị malitere ikwu banyere ya,+ ndị nụrụ olu ya gwakwara anyị na ọ bụ eziokwu,+