Mak 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ Aịzaya onye amụma, sị: “(Lee! M na-ezite onye ozi m n’ihu gị, onye ga-akwadebe ụzọ gị;)+ Jọn 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee sị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova kwụrụ ọtọ,’ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+
2 Dị nnọọ ka e dere n’akwụkwọ Aịzaya onye amụma, sị: “(Lee! M na-ezite onye ozi m n’ihu gị, onye ga-akwadebe ụzọ gị;)+
23 O wee sị: “Abụ m olu onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị, ‘Meenụ ka ụzọ Jehova kwụrụ ọtọ,’ dị ka Aịzaya onye amụma kwuru.”+