Luk 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ bụ ihe a na-apụghị izere ezere na ihe ndị na-eme ka a sụọ ngọngọ ga-abịa.+ Ka o sina dị, ahụhụ ga-adịrị onye ha si n’aka ya bịa!+
17 O wee gwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Ọ bụ ihe a na-apụghị izere ezere na ihe ndị na-eme ka a sụọ ngọngọ ga-abịa.+ Ka o sina dị, ahụhụ ga-adịrị onye ha si n’aka ya bịa!+