Mak 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O si n’ebe ahụ bilie wee bịa n’ókèala Judia na n’ofe Jọdan, ìgwè mmadụ wee gbakọta ọzọ n’ebe ọ nọ, ọ malitekwara ọzọ izi ha ihe dị ka ọ na-eme mgbe niile.+ Jọn 10:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 O wee gaa ọzọ n’ofe Jọdan, bụ́ ebe Jọn nọbu na-eme baptizim,+ ọ nọgidekwara n’ebe ahụ.
10 O si n’ebe ahụ bilie wee bịa n’ókèala Judia na n’ofe Jọdan, ìgwè mmadụ wee gbakọta ọzọ n’ebe ọ nọ, ọ malitekwara ọzọ izi ha ihe dị ka ọ na-eme mgbe niile.+