1 Ndị Kọrịnt 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ọ dị m ka ya bụrụ na mmadụ niile dị ka mụ onwe m dị.+ Otú o sina dị, onye ọ bụla nwere onyinye nke Chineke nyere ya+, otu onye n’ụzọ a, onye ọzọ n’ụzọ ọzọ.
7 Ma ọ dị m ka ya bụrụ na mmadụ niile dị ka mụ onwe m dị.+ Otú o sina dị, onye ọ bụla nwere onyinye nke Chineke nyere ya+, otu onye n’ụzọ a, onye ọzọ n’ụzọ ọzọ.