Jọn 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mụ onwe m amadịghị ya, ma Onye ahụ nke zitere m+ ka m jiri mmiri na-eme baptizim sịrị m, ‘Onye ọ bụla nke ị hụrụ ka mmụọ nsọ bịakwasịrị ma dịgide n’isi ya, ọ bụ onye a bụ onye ji mmụọ nsọ na-eme baptizim.’+ Ọrụ Ndịozi 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Jọn ji mmiri mee baptizim, ma a ga-eji mmụọ nsọ+ mee unu baptizim ụbọchị ole na ole mgbe nke a gasịrị.” Ọrụ Ndịozi 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M wee cheta okwu Onyenwe anyị, ihe ọ na-ekwu n’oge gara aga, sị, ‘Jọn ji mmiri mee baptizim,+ ma a ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.’+
33 Mụ onwe m amadịghị ya, ma Onye ahụ nke zitere m+ ka m jiri mmiri na-eme baptizim sịrị m, ‘Onye ọ bụla nke ị hụrụ ka mmụọ nsọ bịakwasịrị ma dịgide n’isi ya, ọ bụ onye a bụ onye ji mmụọ nsọ na-eme baptizim.’+
5 n’ihi na Jọn ji mmiri mee baptizim, ma a ga-eji mmụọ nsọ+ mee unu baptizim ụbọchị ole na ole mgbe nke a gasịrị.”
16 M wee cheta okwu Onyenwe anyị, ihe ọ na-ekwu n’oge gara aga, sị, ‘Jọn ji mmiri mee baptizim,+ ma a ga-eji mmụọ nsọ mee unu baptizim.’+