Ilu 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+
25 Mkpụrụ obi nke na-emesapụ aka ka a ga-eme ka ọ maa abụba,+ onye na-emekwa ka ndị ọzọ ṅụjuo mmiri afọ ka a ga-emekwa ka ọ ṅụjuo mmiri afọ.+